We have a name!
The name that is all powerful!
The name Jesus!
And I need you wherever you are,
To call on that name yeah..mm
Everybody say
Chorus:
Aha Ya,
Ọ dị ike niile
Aha Ya,
Ọ na-eme mma (2x)
Verse 1:
Mgbe m kpọrọ aha Ya
Ikpere niile ga-egbu n’ala
Aha Ya! Ọnụ kwuru njọ ga-ekwu mma o
Aha Ya! Ọ bụ ya na-eme mma
Bụrụ kwanụ ebe mgbaba mụ o
Aha Ya kachasị aha niile o
Aha Ya! Ọ bụ ya na-agwọ ọrịa
Aha Ya! Ọ bụ ya gbapụtara m n’ọnwụ o
Aha Ya o o o! M nwere nwere onwe
Ihe m yọrọ ya na aha Ya
Ọ ga-enye m ya tinye jara o o o
Chorus:
Aha Ya,
Ọ dị ike niile
Aha Ya,
Ọ na-eme mma (2x)
Verse 2:
Odogwu n’agha
(Onye m chetere), obi e sie ike
(Ebube) mbekumbe
(Ọ bataraana), o bie e e
(Ebube dike!) Ọ kaa Ọ mee
(Ngalaba m o!) Igweee
(Kpọọ Ya)
Olisa bi n’igwe
Agụ na-eche mba
Ọdụm ebo Juda
Elewe e jeghị ọrụ
(yeah yeah yeah yeah yeah!)
Ibu anyị danda
Aka na-agbaji aka
Na-agba igwe
Oti mbodombo
(O o o.. , Ọkaakaa bi n’eligwe yeah)
Chorus
Aha Ya,
Ọ dị ike niile
Aha Ya,
Ọ na-eme mma (2x)
Vamp; Call & Response
Oti mbodombo – Aha Ya
Onye na-eme mma – Aha Ya
Aka ná-agwọ ọrịa – Aha Ya
Onye na-enye udo – Aha Ya
There is victory in that name – Aha Ya
Power in that name – Aha Ya
Freedom in that name – Aha Ya
Deliverance in that name – Aha Ya
Call Him – Aha Ya
You better call Him – Aha Ya
In the morning, in the noon time – Aha Ya
At the night time – Aha Ya
He’s gonna answer you yeah yeah – Aha Ya
Oya kpọbaara m aha Ya – Aha Ya
Kpọbaara m aha Ya – Aha.
Scripture says He watches over His word to perform it If He said it I believe it What He says,…
God is in our midst Right here right now Filling us with grace And more of Him God is in…
I could sing a song of love to Yahweh Yahweh, Yahweh, Yahweh Yahweh, Yahweh, Yahweh Oh how You love me…
I have tasted of Your mercy And I have come to realize There is nothing like it When You decide…
Oh oh oh oh oh Oh oh oh oh Oh oh oh oh oh Oh oh oh oh Hey brother…
A thousand years like a day gone by That I may dwell, here in Your arms To gaze on beauty…
Leave a Comment