Chorus:
Chukwu olisa imeeeee…
Gi onwe gi bu Alpha and Omega iyoo..
Ome ogo m eh, Ogo ka ijiri karisia eze!!
Eww Okwa Ogo k’iji karisia..
Verse I:
Nna Dalunu Maka nke imere eme
O bu onye ga emerem karia olisa?
Odum ije, agam ako ole ghara ole e
Chi na eme mma eze udo n’imela.
Chorus:
Chukwu olisa imeeeee…
Gi onwe gi bu Alpha and Omega iyoo..
Ome ogo m eh, Ogo ka ijiri karisia eze!!
Eww Okwa Ogo k’iji karisia..
Verse II:
Mmeso oma gi na adim mma na aru
Eke kere uwa – iwe nyem ndu na anaghi ego
So gi na edu m ije, ebube gi ka m ji eme onu
Chinwe Igwe n’uwa…… Nara ekele m (2x)
Bridge:
Ihe ukwu ya KA na eme…
Rue na uwa nile….
Oh… Chika nze na ozo
Okaka, Chi na eme mma eze udo n’imela
Chorus:
Chukwu olisa imeeeee…
Gi onwe gi bu Alpha and Omega iyoo..
Ome ogo m eh, Ogo ka ijiri karisia eze!!
Eww Okwa Ogo k’iji karisia..
Verse II:
Mmeso oma gi na adim mma na aru
Eke kere uwa – iwe nyem ndu na anaghi ego
So gi na edu m ije, ebube gi ka m ji eme onu
Chinwe Igwe n’uwa…… Nara ekele m (2x)
Outro:
Kele chukwu! Kele Chukwu!! Kele Chukwu!!! (2x)
N’ihi n’obu ya na emere gi ki si ayo
N’ihi n’obu ya na eme ka ndu di…