Odogwu

Chioma Jesus, Samsong

Added on : Mar 10, 2019

Odogwu – Samsong ft. Chioma Jesus
Mar 10, 2019 I-solo
In Lyrics

Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Ok’osisi nenye ndu
You are the tree of life
Agam eburu aleluyah eburu, para aleluyah a’para
Odum ebo Judah DC
Okorobia di nma
Agam eburu aleluyah eburu, para aleluyah a’para
Olisa bi n’igwe
God of Heaven
Agam eburu aleluyah eburu
Para aleluyah a’para
Ife oma imere mu eh
Onum apughi iko ya
O’bu gini kam ge ji
Tu’ara Chim nma nma

Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Olisa kere uwa
Chukwu neme nma
Agam eburu aleluyah eburu
Para aleluyah a’para

Nmalite no’gwugwu
Beginning and the end
Agam eburu aleluyah eburu
Para aleluyah a’para
Anurum na i’nenye nwa (Daddy)
Anurum na i’na gw’oria (i’na gw’oria)
M’nwe bia n’iru gi nna
N’we buru ekele
Ifeoma i’mere muo
Onum abughi i’ko
Obu gini kam ge ji
Nwe tu wa ra Chim nma nma

Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Olisa kere uwa
Chukwu neme nma
Agam eburu aleluyah eburu
Bu ga ra Jehovah

Onye neme nma
Ebe ku we dike
Igbe ne che ndu mo
Obata obie
Agu ne’che mba mo
Ihe oma i’nemerem ebuka
Eze nara otuto
I’mere nwanyi aga turu ime
I’mere k’onye ogbu were kwu okwu
Eze’m onwere ihe kariri gi omum
Ebube nara otuto’m ji bia
Eze nara ekele’m ji bia

Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Olisa kere uwa
Chukwu neme nma
Agam eburu aleluyah eburu
Bu ga ra Jehovah
Jehovah Jireh (Odogwu, Odogwu….)
Nara ekele’m ji bia

HOW HAS THIS IMPACTED YOUR LIFE?

Thank you for sharing. Show us some love by joining our community.

Send this to a friend