[songtitle]

[Artiste]

SHARE
TWEET
EMAIL
SHARE
PRINT

Ndum bu Nke Chineke
Ihe Nile Nkem Nwere
Jesus Nani Gi Riw’otuto
Ekwensu Enwegi Ike N’ebemno
Abum nwa nke Chuku
Jesus Nani Gi Riw’otuto

Ndum bu Nke Chineke
Ihe Nile Nkem Nwere
Jesus Nani Gi Riw’otuto
Ekwensu Enwegi Ike N’ebemno
Abum nwa nke Chuku
Jesus Nani Gi Riw’otuto

Ndum bu Nke Chineke
Ihe Nile Nkem Nwere
Jesus Nani Gi Riw’otuto
Ekwensu Enwegi Ike N’ebemno
Abum nwa nke Chuku
Jesus Nani Gi Riw’otuto

Onyinyeakam, Chinwendum
Onye Nwem, Eze
Jesus bu Isi Nke Ndumno
Onyinyeakam, Chinwendum
Onye Nwem, Eze
Jesus bu Isi Nke Ndumno

Ndum bu Nke Chineke
Ihe Nile Nkem Nwere
Jesus Nani Gi Riw’otuto
Ekwensu Enwegi Ike N’ebemno
Abum nwa nke Chuku
Jesus Nani Gi Riw’otuto

Ndum bu Nke Mmuo ka mmuo
Eze Ndi mmuo, Mmuo Ndi Amuma
Mmuo Na Elo mmuo
Jesus Nani Gi Riw’otuto
Okwa Gi Bu Eze Ndi eze Na ezeze
Oke Ikuku, ikuku N’atu Egwu
Jesus Nani Gi Riw’otuto

Onyinyeakam, Chinwendum
Onye Nwem, Eze
Jesus bu Isi Nke Ndumno
Onyinyeakam, Chinwendum
Onye Nwem, Eze
Jesus bu Isi Nke Ndumno

Ndum bu Nke Chineke
Ihe Nile Nkem Nwere
Jesus Nani Gi Riw’otuto
Jesus Nani Gi Riw’otuto
Jesus Nani Gi Riw’otuto
Jesus Nani Gi Riw’otuto

Ekwensu Enwegi Ike N’ebemno
Abum Nwa nke Chuku
Jesus Nani Gi Riw’otuto

Ndum bu Nke Chineke
Ihe Nile Nkem Nwere
Jesus Nani Gi Riw’otuto
Ekwensu Enwegi Ike N’ebemno
Abum nwa nke Chuku
Jesus Nani Gi Riw’otuto

HOW HAS THIS IMPACTED YOUR LIFE?

SHARE
TWEET
EMAIL
SHARE
PRINT